1 Ndị Eze 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova wee sị ya: “Anụwo m ekpere+ gị na arịrịọ ị rịọrọ ka e meere gị amara bụ́ nke ị rịọrọ n’ihu m. Emewo m ka ụlọ a i wuru dị nsọ+ site n’ime ka aha m dịrị na ya+ ruo mgbe a na-akaghị aka; anya m+ na obi m ga-adịkwa na ya mgbe niile.+
3 Jehova wee sị ya: “Anụwo m ekpere+ gị na arịrịọ ị rịọrọ ka e meere gị amara bụ́ nke ị rịọrọ n’ihu m. Emewo m ka ụlọ a i wuru dị nsọ+ site n’ime ka aha m dịrị na ya+ ruo mgbe a na-akaghị aka; anya m+ na obi m ga-adịkwa na ya mgbe niile.+