Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 37:34
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 34 Jekọb wee dọwaa ákwà mgbokwasị ya ma kee ákwà iru uju n’úkwù ya wee na-eruru nwa ya uju ruo ọtụtụ ụbọchị.+

  • 1 Ndị Eze 21:27
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 27 O wee ruo na ngwa ngwa Ehab nụrụ okwu ndị a, ọ dọwara uwe ya wee yiri ákwà iru uju;+ o wee buo ọnụ ma yiri ákwà iru uju dinara ala ma na-eje ije ná mwute.+

  • 2 Ndị Eze 6:30
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 30 O wee ruo na ngwa ngwa eze nụrụ ihe nwaanyị ahụ kwuru, ọ dọwara uwe+ ya ozugbo; ka ọ na-agakwa n’elu mgbidi ahụ, ndị mmadụ hụrụ, ma, lee! ihe o yi n’ime bụ ákwà iru uju.

  • Esta 4:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 Mọdekaị+ wee nụ ihe niile e meworo;+ Mọdekaị wee dọwaa uwe ya, yiri ákwà iru uju,+ kpokwasị onwe ya ntụ+ wee gaa n’etiti obodo ahụ na-eti mkpu ákwá n’oké mwute.+

  • Abụ Ọma 35:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Ma mụ onwe m, mgbe ha dara ọrịa, uwe m bụ ákwà iru uju,+

      Eji m ibu ọnụ mekpaa mkpụrụ obi m ahụ́,+

      Ekpere m lọghachikwutere m.+

  • Aịzaya 22:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 “Ọkaakaa Onyenwe anyị,+ bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, ga-akpọ òkù n’ụbọchị ahụ ka a kwaa ákwá,+ ka e ruo uju, ka a kwọchaa isi, ka e keekwa ákwà iru uju n’úkwù.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya