1 Ndị Eze 20:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ya mere, ndị na-ejere ya ozi sịrị ya: “Lee, anyị anụwo na ndị eze ụlọ Izrel bụ ndị eze obiọma.*+ Biko, ka anyị kee ákwà iru uju+ n’úkwù,+ keekwa eriri n’isi, ka anyị gakwurukwa eze Izrel. Ikekwe, ọ ga-ahapụ mkpụrụ obi gị ndụ.”+ 2 Ndị Kọrịnt 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na inwe mwute dị ka uche Chineke si dị na-eme ka e nwee nchegharị nke na-eduga ná nzọpụta nke a na-agaghị akwara ụta;+ ma mwute nke ụwa na-arụpụta ọnwụ.+
31 Ya mere, ndị na-ejere ya ozi sịrị ya: “Lee, anyị anụwo na ndị eze ụlọ Izrel bụ ndị eze obiọma.*+ Biko, ka anyị kee ákwà iru uju+ n’úkwù,+ keekwa eriri n’isi, ka anyị gakwurukwa eze Izrel. Ikekwe, ọ ga-ahapụ mkpụrụ obi gị ndụ.”+
10 N’ihi na inwe mwute dị ka uche Chineke si dị na-eme ka e nwee nchegharị nke na-eduga ná nzọpụta nke a na-agaghị akwara ụta;+ ma mwute nke ụwa na-arụpụta ọnwụ.+