27 O wee ruo na ngwa ngwa Ehab nụrụ okwu ndị a, ọ dọwara uwe ya wee yiri ákwà iru uju;+ o wee buo ọnụ ma yiri ákwà iru uju dinara ala ma na-eje ije ná mwute.+
12 “Ọkaakaa Onyenwe anyị,+ bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, ga-akpọ òkù n’ụbọchị ahụ ka a kwaa ákwá,+ ka e ruo uju, ka a kwọchaa isi, ka e keekwa ákwà iru uju n’úkwù.+