Aịzaya 22:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’oge ahụ, Ọkaakaa Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha,Ga-agwa unu ka unu bee ákwá, ruokwa uju.+ Ọ ga-agwakwa unu ka unu kpụchaa isi unu, yirikwa ákwà iru uju. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 22:12 Amụma Aịsaịa I, p. 237-238
12 N’oge ahụ, Ọkaakaa Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha,Ga-agwa unu ka unu bee ákwá, ruokwa uju.+ Ọ ga-agwakwa unu ka unu kpụchaa isi unu, yirikwa ákwà iru uju.