Aịzaya 22:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Ọkaakaa Onyenwe anyị,+ bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, ga-akpọ òkù n’ụbọchị ahụ ka a kwaa ákwá,+ ka e ruo uju, ka a kwọchaa isi, ka e keekwa ákwà iru uju n’úkwù.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 22:12 Amụma Aịsaịa I, p. 237-238
12 “Ọkaakaa Onyenwe anyị,+ bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, ga-akpọ òkù n’ụbọchị ahụ ka a kwaa ákwá,+ ka e ruo uju, ka a kwọchaa isi, ka e keekwa ákwà iru uju n’úkwù.+