-
Emọs 8:10Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
10 M ga-emekwa ka ememme unu niile ghọọ iru uju,+ meekwa ka abụ unu niile ghọọ abụ iru uju, m ga-emekwa ka mmadụ niile kee ákwà iru uju n’úkwù, meekwa ka isi mmadụ niile kwọchaa;+ m ga-emekwa ka ihe dịrị ka mgbe a na-eruru nwa nwoke a mụrụ naanị ya uju.+ Ihe ga-esikwa n’ime ya pụta ga-adị ka ọ̀ bụ n’ụbọchị dị ilu.’
-