Jenesis 37:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Jekọb wee dọwaa ákwà mgbokwasị ya ma kee ákwà iru uju n’úkwù ya wee na-eruru nwa ya uju ruo ọtụtụ ụbọchị.+ 1 Samuel 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Otu nwoke bụ́ onye ebo Benjamin, nke yi uwe mwụda dọwara adọwa,+ onye kpokwasịkwara ájá n’isi ya,+ ji ọsọ gbapụta n’ọgbọ agha wee gbarute Shaịlo n’ụbọchị ahụ.
34 Jekọb wee dọwaa ákwà mgbokwasị ya ma kee ákwà iru uju n’úkwù ya wee na-eruru nwa ya uju ruo ọtụtụ ụbọchị.+
12 Otu nwoke bụ́ onye ebo Benjamin, nke yi uwe mwụda dọwara adọwa,+ onye kpokwasịkwara ájá n’isi ya,+ ji ọsọ gbapụta n’ọgbọ agha wee gbarute Shaịlo n’ụbọchị ahụ.