Ezra 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ozugbo m nụrụ ihe a, m dọwara uwe+ m na uwe elu m na-enweghị aka, m wee malite ifopụ ntutu isi+ m na ajị agba m, m wee nọrọ ọdụ n’ijuanya.+ Maịka 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Mee onwe gị isi nkwọcha, kpụchapụ ntutu gị n’ihi ụmụ gị ndị na-eme gị obi ụtọ nke ukwuu.+ Mee ka isi nkwọcha gị sakwuo mbara dị ka nke udele,* n’ihi na e siwo n’ebe ị nọ dọrọ ha n’agha.”+
3 Ozugbo m nụrụ ihe a, m dọwara uwe+ m na uwe elu m na-enweghị aka, m wee malite ifopụ ntutu isi+ m na ajị agba m, m wee nọrọ ọdụ n’ijuanya.+
16 Mee onwe gị isi nkwọcha, kpụchapụ ntutu gị n’ihi ụmụ gị ndị na-eme gị obi ụtọ nke ukwuu.+ Mee ka isi nkwọcha gị sakwuo mbara dị ka nke udele,* n’ihi na e siwo n’ebe ị nọ dọrọ ha n’agha.”+