2 Samuel 12:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Devid wee malite ịchọ ezi Chineke n’ihi nwatakịrị ahụ. Devid wee malite ibu ọnụ.+ Ọ batakwara wee dinara n’ala nkịtị n’abalị ahụ dum.+ Aịzaya 3:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọnụ ụzọ ya niile ga-enwe mwute,+ ruokwa uju, a ga-emekwa ka ọ tọgbọrọ n’efu. Ọ ga-anọdụ n’ala nkịtị.”+ Matiu 26:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Mgbe ọ gatụrụ n’ihu, o gburu ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, kpee ekpere,+ sị: “Nna m, ọ bụrụ na o kwere omume, ka iko a+ gabiga m. Ma, ọ bụghị dị ka m si chọọ,+ kama dị ka i si chọọ.”+
16 Devid wee malite ịchọ ezi Chineke n’ihi nwatakịrị ahụ. Devid wee malite ibu ọnụ.+ Ọ batakwara wee dinara n’ala nkịtị n’abalị ahụ dum.+
26 Ọnụ ụzọ ya niile ga-enwe mwute,+ ruokwa uju, a ga-emekwa ka ọ tọgbọrọ n’efu. Ọ ga-anọdụ n’ala nkịtị.”+
39 Mgbe ọ gatụrụ n’ihu, o gburu ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, kpee ekpere,+ sị: “Nna m, ọ bụrụ na o kwere omume, ka iko a+ gabiga m. Ma, ọ bụghị dị ka m si chọọ,+ kama dị ka i si chọọ.”+