Job 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ha wee soro ya nọrọ ọdụ+ n’ala nkịtị ruo ụbọchị asaa, ehihie na abalị, ọ dịghịkwa onye tụpụụrụ ya ọnụ, n’ihi na ha hụrụ na ọ nọ n’oké ihe mgbu.+ Aịzaya 47:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Gbadata nọdụ ala n’ájá,+ gị ada na-amaghị nwoke bụ́ Babịlọn.+ Nọdụ n’ala nkịtị n’ebe ocheeze na-adịghị,+ gị ada bụ́ ndị Kaldia.+ N’ihi na ị gaghị abụkwa onye ndị mmadụ na-akpọ onye na-agbasighị ike na onye a zụtọrọ azụtọ.+ Abụ Ákwá 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị okenye nke ada bụ́ Zayọn nọ ọdụ n’ala nkịtị, bụ́ ebe ha deere duu.+Ha kpokwasịrị onwe ha ájá n’isi.+ Ha kere ákwà iru uju n’úkwù.+Ụmụ agbọghọ Jeruselem ekpudowo ihu n’ala.+
13 Ha wee soro ya nọrọ ọdụ+ n’ala nkịtị ruo ụbọchị asaa, ehihie na abalị, ọ dịghịkwa onye tụpụụrụ ya ọnụ, n’ihi na ha hụrụ na ọ nọ n’oké ihe mgbu.+
47 Gbadata nọdụ ala n’ájá,+ gị ada na-amaghị nwoke bụ́ Babịlọn.+ Nọdụ n’ala nkịtị n’ebe ocheeze na-adịghị,+ gị ada bụ́ ndị Kaldia.+ N’ihi na ị gaghị abụkwa onye ndị mmadụ na-akpọ onye na-agbasighị ike na onye a zụtọrọ azụtọ.+
10 Ndị okenye nke ada bụ́ Zayọn nọ ọdụ n’ala nkịtị, bụ́ ebe ha deere duu.+Ha kpokwasịrị onwe ha ájá n’isi.+ Ha kere ákwà iru uju n’úkwù.+Ụmụ agbọghọ Jeruselem ekpudowo ihu n’ala.+