1 Samuel 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova bụ Onye na-eme ka a daa ogbenye+ na Onye na-eme ka a baa ọgaranya,+Onye na-eweda mmadụ ala nakwa Onye na-ebuli mmadụ elu,+ Aịzaya 26:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “N’ihi na o wetuwo ndị bi n’ebe dị elu,+ bụ́ obodo dị elu.+ Ọ na-ewetu ya, ọ na-eweturu ya ala; ọ na-eme ka ọ daruo ala.+
7 Jehova bụ Onye na-eme ka a daa ogbenye+ na Onye na-eme ka a baa ọgaranya,+Onye na-eweda mmadụ ala nakwa Onye na-ebuli mmadụ elu,+
5 “N’ihi na o wetuwo ndị bi n’ebe dị elu,+ bụ́ obodo dị elu.+ Ọ na-ewetu ya, ọ na-eweturu ya ala; ọ na-eme ka ọ daruo ala.+