Abụ Ọma 137:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ada bụ́ Babịlọn, onye a ga-ebukọrọ ihe ya,+Obi ụtọ ga-adịrị onye ga-akwụ gị ụgwọ+Mmeso i mesoro anyị.+ Jeremaya 50:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Ha na-eji ụta na árọ̀.+ Obi tara ha mmiri, ha agaghịkwa eme ebere.+ Mkpọtụ ha dị ka nke ebili mmiri nke oké osimiri,+ ha ga-agbarakwa ịnyịnya bịa;+ ha jikọrọ aka ibuso gị agha, gị ada bụ́ Babịlọn.+ Zekaraya 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Lee anya, Zayọn!+ Gbapụnụ, unu ndị bi na Babịlọn.+
8 Ada bụ́ Babịlọn, onye a ga-ebukọrọ ihe ya,+Obi ụtọ ga-adịrị onye ga-akwụ gị ụgwọ+Mmeso i mesoro anyị.+
42 Ha na-eji ụta na árọ̀.+ Obi tara ha mmiri, ha agaghịkwa eme ebere.+ Mkpọtụ ha dị ka nke ebili mmiri nke oké osimiri,+ ha ga-agbarakwa ịnyịnya bịa;+ ha jikọrọ aka ibuso gị agha, gị ada bụ́ Babịlọn.+