Aịzaya 48:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Sinụ na Babịlọn pụọ!+ Sinụ n’ala ndị Kaldia gbapụ.+ Jirinụ iti mkpu ọṅụ kọsaa ya, meenụ ka a nụ ihe a.+ Meenụ ka ọ daruo na nsọtụ ụwa.+ Kwuonụ, sị: “Jehova agbapụtawo ohu ya bụ́ Jekọb.+ Jeremaya 50:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Sinụ n’ime Babịlọn gbapụ, sikwanụ n’ala ndị Kaldia pụọ,+ dịrịnụ ka mkpi ma ọ bụ ebule nke na-ebutere ìgwè ewu ma ọ bụ ìgwè atụrụ ụzọ.+
20 Sinụ na Babịlọn pụọ!+ Sinụ n’ala ndị Kaldia gbapụ.+ Jirinụ iti mkpu ọṅụ kọsaa ya, meenụ ka a nụ ihe a.+ Meenụ ka ọ daruo na nsọtụ ụwa.+ Kwuonụ, sị: “Jehova agbapụtawo ohu ya bụ́ Jekọb.+
8 “Sinụ n’ime Babịlọn gbapụ, sikwanụ n’ala ndị Kaldia pụọ,+ dịrịnụ ka mkpi ma ọ bụ ebule nke na-ebutere ìgwè ewu ma ọ bụ ìgwè atụrụ ụzọ.+