Abụ Ọma 89:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 I mebiwo ịma mma ya,+Ị kwatuwo ocheeze ya n’ala.+ Jeremaya 51:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru: “Ada bụ́ Babịlọn dị ka ebe nzọcha mkpụrụ.+ Oge eruwo ka a zọsie ya ụkwụ ike. Ma, ọ fọrọ ntakịrị ka oge a ga-ewe ya dị ka ihe ubi ruo.”+ Daniel 5:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ọ bụ n’abalị ahụ ka e gburu Belshaza eze ndị Kaldia,+
33 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru: “Ada bụ́ Babịlọn dị ka ebe nzọcha mkpụrụ.+ Oge eruwo ka a zọsie ya ụkwụ ike. Ma, ọ fọrọ ntakịrị ka oge a ga-ewe ya dị ka ihe ubi ruo.”+