1 Ndị Eze 12:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Mgbe Izrel dum hụrụ na eze egeghị ha ntị, ha zara eze, sị: “Olee òkè anyị nwere na Devid?+ Ọ dịghịkwa ihe nketa anyị nwere na nwa Jesi. Lakwuru chi gị,+ Izrel! Lekwa ụlọ gị, Devid!+ Ndị Izrel wee lawa n’ụlọikwuu ha. Abụ Ákwá 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ụmụ Zayọn ndị dị nnọọ oké ọnụ ahịa,+ ndị dịbu ka ọlaedo a nụchara anụcha,Lee ka e sizi were ha dị ka nnukwu ite ụrọ, bụ́ ọrụ aka nke ọkpụite!+
16 Mgbe Izrel dum hụrụ na eze egeghị ha ntị, ha zara eze, sị: “Olee òkè anyị nwere na Devid?+ Ọ dịghịkwa ihe nketa anyị nwere na nwa Jesi. Lakwuru chi gị,+ Izrel! Lekwa ụlọ gị, Devid!+ Ndị Izrel wee lawa n’ụlọikwuu ha.
2 Ụmụ Zayọn ndị dị nnọọ oké ọnụ ahịa,+ ndị dịbu ka ọlaedo a nụchara anụcha,Lee ka e sizi were ha dị ka nnukwu ite ụrọ, bụ́ ọrụ aka nke ọkpụite!+