Jenesis 24:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Nwoke ahụ wee hulata kpọọ isiala n’ihu Jehova+ Ọpụpụ 34:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ozugbo ahụ, Mozis mere ọsọ ọsọ hulata wee kpọọ isiala.+ Nehemaya 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha wee bilie n’ebe ha nọ+ ma jiri awa atọ n’ụbọchị*+ ahụ gụpụta akwụkwọ iwu+ Jehova bụ́ Chineke ha n’olu dara ụda; jirikwa awa atọ n’ụbọchị ahụ kwupụta mmehie ha+ ma kpọọrọ Jehova bụ́ Chineke ha isiala.+
3 Ha wee bilie n’ebe ha nọ+ ma jiri awa atọ n’ụbọchị*+ ahụ gụpụta akwụkwọ iwu+ Jehova bụ́ Chineke ha n’olu dara ụda; jirikwa awa atọ n’ụbọchị ahụ kwupụta mmehie ha+ ma kpọọrọ Jehova bụ́ Chineke ha isiala.+