Daniel 9:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Mgbe m ka kpụ okwu a n’ọnụ ma na-ekpe ekpere, na-ekwupụta mmehie m+ na mmehie nke ndị m Izrel,+ na-arịọkwa Jehova bụ́ Chineke m arịrịọ ka o meere m amara banyere ugwu nsọ+ nke Chineke m,
20 Mgbe m ka kpụ okwu a n’ọnụ ma na-ekpe ekpere, na-ekwupụta mmehie m+ na mmehie nke ndị m Izrel,+ na-arịọkwa Jehova bụ́ Chineke m arịrịọ ka o meere m amara banyere ugwu nsọ+ nke Chineke m,