Abụ Ọma 32:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ikpeazụ, ekwupụtaara m gị mmehie m, ekpuchighịkwa m njehie m.+Asịrị m: “M ga-ekwupụtara Jehova mmebi iwu m.”+Gị onwe gị gbaghaara m njehie m na mmehie m.+ Sila. Ekliziastis 7:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ihi na e nweghị onye ezi omume n’ụwa nke na-eme naanị ezi ihe, nke na-adịghịkwa emehie.+
5 N’ikpeazụ, ekwupụtaara m gị mmehie m, ekpuchighịkwa m njehie m.+Asịrị m: “M ga-ekwupụtara Jehova mmebi iwu m.”+Gị onwe gị gbaghaara m njehie m na mmehie m.+ Sila.