Aịzaya 6:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 M wee sị: “Efuola m! N’ihi na ọ fọrọ nke nta ka m nwụọ, n’ihi na abụ m onye egbugbere ọnụ ya na-adịghị ọcha,+ ọ bụkwa n’etiti ndị egbugbere ọnụ ha na-adịghị ọcha ka m bi;+ n’ihi na anya m ahụwo Eze bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha!”+
5 M wee sị: “Efuola m! N’ihi na ọ fọrọ nke nta ka m nwụọ, n’ihi na abụ m onye egbugbere ọnụ ya na-adịghị ọcha,+ ọ bụkwa n’etiti ndị egbugbere ọnụ ha na-adịghị ọcha ka m bi;+ n’ihi na anya m ahụwo Eze bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha!”+