Jenesis 32:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Jekọb wee kpọọ ebe ahụ Penayel,+ n’ihi na, dị ka o kwuru, “Ahụwo m Chineke ihu na ihu ma a napụtara mkpụrụ obi m.”+ Ọpụpụ 33:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ sịkwara: “I nweghị ike ịhụ ihu m, n’ihi na ọ dịghị mmadụ ga-ahụ ihu m ma dị ndụ.”+ Ndị Ikpe 6:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Gidiọn wee mata na ọ bụ mmụọ ozi Jehova.+ Ozugbo ahụ, Gidiọn sịrị: “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, ahụwo m mmụọ ozi Jehova ihu na ihu!”+ Ndị Ikpe 13:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ya mere, Manoa sịrị nwunye ya: “Anyị ga-anwụ,+ n’ihi na ọ bụ Chineke ka anyị hụrụ.”+ Jọn 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ dịghị mmadụ hụtụrụla Chineke mgbe ọ bụla;+ ọ bụ chi ahụ a mụrụ naanị ya+ nke nọ n’obi+ Nna ya kọwara ya.+ Jọn 4:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Chineke bụ Mmụọ,+ ndị na-efe ya ofufe ga-efe ya ofufe n’ime mmụọ na n’eziokwu.”+
30 Jekọb wee kpọọ ebe ahụ Penayel,+ n’ihi na, dị ka o kwuru, “Ahụwo m Chineke ihu na ihu ma a napụtara mkpụrụ obi m.”+
22 Gidiọn wee mata na ọ bụ mmụọ ozi Jehova.+ Ozugbo ahụ, Gidiọn sịrị: “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, ahụwo m mmụọ ozi Jehova ihu na ihu!”+
18 Ọ dịghị mmadụ hụtụrụla Chineke mgbe ọ bụla;+ ọ bụ chi ahụ a mụrụ naanị ya+ nke nọ n’obi+ Nna ya kọwara ya.+