12 Otu nwoke bụ́ onye ebo Benjamin, nke yi uwe mwụda dọwara adọwa,+ onye kpokwasịkwara ájá n’isi ya,+ ji ọsọ gbapụta n’ọgbọ agha wee gbarute Shaịlo n’ụbọchị ahụ.
37 Ma Elayakim+ nwa Hilkaya onye na-elekọta ezinụlọ eze, na Shebna+ bụ́ odeakwụkwọ nakwa Joa+ nwa Esaf, bụ́ onye na-edekọ ihe, dọwara uwe+ ha bịakwute Hezekaya wee gwa ya ihe Rabshake kwuru.