Ndị Hibru 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 ka a nọ na-ekwu, sị: “Taa, ọ bụrụ na unu egee ntị n’olu ya,+ unu akpọchila obi unu dị ka nna nna unu hà mere mgbe ha kpasuru m oké iwe.”+
15 ka a nọ na-ekwu, sị: “Taa, ọ bụrụ na unu egee ntị n’olu ya,+ unu akpọchila obi unu dị ka nna nna unu hà mere mgbe ha kpasuru m oké iwe.”+