Aịzaya 37:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Aịzaya wee sị ha: “Nke a bụ ihe unu ga-agwa onyenwe unu, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru:+ “Atụla egwu+ n’ihi okwu ị nụrụ, nke ndị na-ejere eze Asiria ozi+ kwuru iji kwutọọ m.
6 Aịzaya wee sị ha: “Nke a bụ ihe unu ga-agwa onyenwe unu, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru:+ “Atụla egwu+ n’ihi okwu ị nụrụ, nke ndị na-ejere eze Asiria ozi+ kwuru iji kwutọọ m.