Diuterọnọmi 20:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “Ọ bụrụ na ị gaa ibuso ndị iro gị agha, i wee hụ ịnyịnya na ụgbọ ịnyịnya agha+ na ndị mmadụ dị ọtụtụ karịa gị, atụla ha egwu; n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị,+ onye kpọpụtara gị n’ala Ijipt,+ nọnyeere gị. Ndị Rom 8:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Gịnịzi ka anyị ga-ekwu banyere ihe ndị a? Ọ bụrụ na Chineke nọnyeere anyị, ònye ga-emegide anyị?+
20 “Ọ bụrụ na ị gaa ibuso ndị iro gị agha, i wee hụ ịnyịnya na ụgbọ ịnyịnya agha+ na ndị mmadụ dị ọtụtụ karịa gị, atụla ha egwu; n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị,+ onye kpọpụtara gị n’ala Ijipt,+ nọnyeere gị.