Aịzaya 37:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Nke a bụ ihe unu ga-agwa Hezekaya eze Juda, ‘Ekwela ka Chineke gị bụ́ onye ị tụkwasịrị obi duhie gị,+ sị: “A gaghị enyefe Jeruselem n’aka eze Asiria.”+
10 “Nke a bụ ihe unu ga-agwa Hezekaya eze Juda, ‘Ekwela ka Chineke gị bụ́ onye ị tụkwasịrị obi duhie gị,+ sị: “A gaghị enyefe Jeruselem n’aka eze Asiria.”+