Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Eze 18:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke Izrel ka ọ tụkwasịrị obi;+ mgbe ọ nwụsịrị, ọ dịghị onye dị ka ya n’ime ndị eze niile nke Juda,+ ọbụna ndị bu ya ụzọ.+

  • 2 Ihe E Mere 32:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 Unu ekwela ka Hezekaya duhie unu+ ma ọ bụ si otú a rafuo unu,+ unu atụkwasịkwala ya obi, n’ihi na ọ dịghị chi mba ọ bụla ma ọ bụ chi alaeze ọ bụla nwere ike ịnapụta ndị ya n’aka m nakwa n’aka nna nna m hà, ma ya fọdụzie Chineke unu ịnapụta unu n’aka m!’”+

  • Abụ Ọma 22:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  8 “O nyefere onwe ya n’aka Jehova.+ Ya meere ya ụzọ mgbapụ!+

      Ya napụta ya, ebe ọ bụ na ihe ya masịrị ya!”+

  • Aịzaya 36:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 Rabshake wee sị ha: “Biko, sịnụ Hezekaya, ‘Nke a bụ ihe eze ukwu,+ bụ́ eze Asiria,+ kwuru: “Gịnị ka ị tụkwasịrị obi nke na-enye gị obi ike?+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya