2 Ndị Eze 18:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Nke a bụ ihe eze kwuru, ‘Unu ekwela ka Hezekaya duhie unu, n’ihi na ọ pụghị ịnapụta unu n’aka m.+ 2 Ndị Eze 19:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Nke a bụ ihe unu ga-agwa Hezekaya eze Juda, ‘Ekwela ka Chineke gị bụ́ onye ị tụkwasịrị obi duhie gị,+ sị: “A gaghị enyefe Jeruselem+ n’aka eze Asiria.”+
10 “Nke a bụ ihe unu ga-agwa Hezekaya eze Juda, ‘Ekwela ka Chineke gị bụ́ onye ị tụkwasịrị obi duhie gị,+ sị: “A gaghị enyefe Jeruselem+ n’aka eze Asiria.”+