Aịzaya 37:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 O wee ruo na mgbe ọ na-akpọ isiala n’ụlọ Nisrọk+ bụ́ chi ya,+ Adramelek na Shariza, bụ́ ụmụ ya ndị ikom, weere mma agha gbuo ya,+ ha wee gbaga n’ala Ararat.+ Isa-hadọn+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.
38 O wee ruo na mgbe ọ na-akpọ isiala n’ụlọ Nisrọk+ bụ́ chi ya,+ Adramelek na Shariza, bụ́ ụmụ ya ndị ikom, weere mma agha gbuo ya,+ ha wee gbaga n’ala Ararat.+ Isa-hadọn+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.