2 Ndị Eze 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Bibienụ obodo niile e wusiri ike+ na obodo niile mara mma, unu ga-egbutukwa osisi+ niile dị mma,+ unu ga-asụchikwa isi mmiri niile, unu ga-ejikwa nkume mebie ibé ala ọ bụla dị mma.”
19 Bibienụ obodo niile e wusiri ike+ na obodo niile mara mma, unu ga-egbutukwa osisi+ niile dị mma,+ unu ga-asụchikwa isi mmiri niile, unu ga-ejikwa nkume mebie ibé ala ọ bụla dị mma.”