Mak 10:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Jizọs legidere ha anya wee sị: “N’ebe ụmụ mmadụ nọ, ọ gaghị ekwe omume, ma ọ dịghị otú ahụ n’ebe Chineke nọ, n’ihi na ihe niile kwere omume n’ebe Chineke nọ.”+
27 Jizọs legidere ha anya wee sị: “N’ebe ụmụ mmadụ nọ, ọ gaghị ekwe omume, ma ọ dịghị otú ahụ n’ebe Chineke nọ, n’ihi na ihe niile kwere omume n’ebe Chineke nọ.”+