2 Samuel 10:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Devid wee sị: “M ga-egosi Henọn nwa Nehash obiọma,* dị nnọọ ka nna ya gosiri m obiọma.”+ Devid wee si n’ọnụ ndị na-ejere ya ozi+ ziga ozi ka ha kasie ya obi maka nna ya, ndị na-ejere Devid ozi wee bata n’ala ụmụ Amọn.
2 Devid wee sị: “M ga-egosi Henọn nwa Nehash obiọma,* dị nnọọ ka nna ya gosiri m obiọma.”+ Devid wee si n’ọnụ ndị na-ejere ya ozi+ ziga ozi ka ha kasie ya obi maka nna ya, ndị na-ejere Devid ozi wee bata n’ala ụmụ Amọn.