1 Ihe E Mere 19:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Devid wee sị: “M ga-egosi Henọn nwa Nehash obiọma*+ n’ihi na nna ya gosiri m obiọma.”+ Devid wee ziga ndị ozi ka ha kasie ya obi maka nna ya. Ndị na-ejere Devid ozi wee bata n’ala ụmụ Amọn+ wee gakwuru Henọn ịkasi ya obi.
2 Devid wee sị: “M ga-egosi Henọn nwa Nehash obiọma*+ n’ihi na nna ya gosiri m obiọma.”+ Devid wee ziga ndị ozi ka ha kasie ya obi maka nna ya. Ndị na-ejere Devid ozi wee bata n’ala ụmụ Amọn+ wee gakwuru Henọn ịkasi ya obi.