2 Samuel 9:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Devid wee sị ya: “Atụla egwu, n’ihi na aghaghị m igosi gị obiọma+ n’ihi Jọnatan nna gị;+ m ga-enyeghachikwa gị ala+ niile bụ́ nke Sọl nna nna gị, gị onwe gị ga na-erikwa nri na tebụl mụ mgbe niile.”+ Ilu 19:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ihe a na-achọsi ike n’ime mmadụ bụ obiọma* ya;+ onye dara ogbenye kakwa onye ụgha mma.+
7 Devid wee sị ya: “Atụla egwu, n’ihi na aghaghị m igosi gị obiọma+ n’ihi Jọnatan nna gị;+ m ga-enyeghachikwa gị ala+ niile bụ́ nke Sọl nna nna gị, gị onwe gị ga na-erikwa nri na tebụl mụ mgbe niile.”+