Job 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Onye ọ bụla nke jụrụ igosi mmadụ ibe ya obiọma,*+Ya onwe ya agakwaghị atụ egwu Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+ Ilu 11:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Onye obiọma* na-emeso mkpụrụ obi ya mmeso ọma,+ ma onye obi tara mmiri na-ewetara anụ ahụ́ ya nsogbu.+
14 Onye ọ bụla nke jụrụ igosi mmadụ ibe ya obiọma,*+Ya onwe ya agakwaghị atụ egwu Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+
17 Onye obiọma* na-emeso mkpụrụ obi ya mmeso ọma,+ ma onye obi tara mmiri na-ewetara anụ ahụ́ ya nsogbu.+