-
Matiu 25:44Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
44 Mgbe ahụ, ha ga-aza ya, sị, ‘Onyenwe anyị, olee mgbe anyị hụrụ ka agụụ na-agụ gị ma ọ̀ bụ ka akpịrị na-akpọ gị nkụ ma ọ̀ bụ ka ị bụ onye ọbịa ma ọ̀ bụ ka ị gba ọtọ ma ọ̀ bụ ka ị na-arịa ọrịa ma ọ̀ bụ ka ị nọ n’ụlọ mkpọrọ ma ghara ijere gị ozi?’
-