Mak 12:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 O wee nọdụ ala chee igbe a na-atụnye ego+ ihu wee malite ile otú ìgwè mmadụ ahụ si na-atụnye ego n’igbe ndị ahụ a na-atụnye ego; ọtụtụ ndị bara ọgaranya nọkwa na-atụnye ọtụtụ mkpụrụ ego.+ 2 Ndị Kọrịnt 8:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 na n’oge ha nọ ná mmekpa ahụ́ n’ihi oké ule ha nọ na ya, ọṅụ dị ukwuu ha nwere kpaliri ha igosi na ha bara ọgaranya n’ụzọ ime mmụọ+ site n’oké mmesapụ aka ha, n’agbanyeghị na ha dara ogbenye nke ukwuu.
41 O wee nọdụ ala chee igbe a na-atụnye ego+ ihu wee malite ile otú ìgwè mmadụ ahụ si na-atụnye ego n’igbe ndị ahụ a na-atụnye ego; ọtụtụ ndị bara ọgaranya nọkwa na-atụnye ọtụtụ mkpụrụ ego.+
2 na n’oge ha nọ ná mmekpa ahụ́ n’ihi oké ule ha nọ na ya, ọṅụ dị ukwuu ha nwere kpaliri ha igosi na ha bara ọgaranya n’ụzọ ime mmụọ+ site n’oké mmesapụ aka ha, n’agbanyeghị na ha dara ogbenye nke ukwuu.