2 Ndị Kọrịnt 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na e gosiwo na unu bụ akwụkwọ ozi Kraịst nke anyị onwe anyị bụ́ ndị ozi dere,+ nke a na-ejighị ink dee, kama e ji mmụọ+ nke Chineke dị ndụ dee ya, ọ bụghị ná mbadamba nkume,+ kama ná mbadamba anụ ahụ́, ya bụ, n’obi.+ Ndị Hibru 10:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “‘Nke a bụ ọgbụgba ndụ mụ na ha ga-agba mgbe ụbọchị ndị ahụ gasịrị,’ ka Jehova kwuru. ‘M ga-etinye iwu m n’obi ha, m ga-edekwa ya n’uche ha,’”+
3 N’ihi na e gosiwo na unu bụ akwụkwọ ozi Kraịst nke anyị onwe anyị bụ́ ndị ozi dere,+ nke a na-ejighị ink dee, kama e ji mmụọ+ nke Chineke dị ndụ dee ya, ọ bụghị ná mbadamba nkume,+ kama ná mbadamba anụ ahụ́, ya bụ, n’obi.+
16 “‘Nke a bụ ọgbụgba ndụ mụ na ha ga-agba mgbe ụbọchị ndị ahụ gasịrị,’ ka Jehova kwuru. ‘M ga-etinye iwu m n’obi ha, m ga-edekwa ya n’uche ha,’”+