27 Ya mere, eze, ka ndụmọdụ m dị mma n’anya gị,+ wepụ mmehie gị site n’ime ezi omume,+ wepụkwa ajọ omume gị site n’imere ndị ogbenye ebere.+ Ikekwe, a ga-eme ka ihe gaziere gị ruo ogologo oge.’”+
38 Na-enyenụ ihe, ndị mmadụ ga-enyekwa unu ihe.+ Ha ga-awụnyekwa n’apata ụkwụ unu ọ̀tụ̀tụ̀ dị mma, nke a bịara aka, yọkọta ọnụ, nke jubigakwara ókè. N’ihi na ihe unu ji atụ̀ ihe ka ha ga-eji tụọrọ unu ihe.”+