Ilu 11:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 E nwere onye na-ekesasị ihe ma ka na-aba ụba;+ e nwekwara onye dị aka ntagide, ma ọ na-akpata naanị ịnọ n’ụkọ.+ Ndị Galeshia 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Unu ekwela ka e duhie unu:+ Chineke abụghị onye a ga-akwa emo.+ N’ihi na mkpụrụ ọ bụla mmadụ na-agha, ọ bụ ya ka ọ ga-aghọrọkwa;+
24 E nwere onye na-ekesasị ihe ma ka na-aba ụba;+ e nwekwara onye dị aka ntagide, ma ọ na-akpata naanị ịnọ n’ụkọ.+
7 Unu ekwela ka e duhie unu:+ Chineke abụghị onye a ga-akwa emo.+ N’ihi na mkpụrụ ọ bụla mmadụ na-agha, ọ bụ ya ka ọ ga-aghọrọkwa;+