Diuterọnọmi 15:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Hụ na i nyere ya ihe,+ enwela mwute n’obi gị mgbe ị na-enye ya ihe, n’ihi na ọ bụ nke a ga-eme ka Jehova bụ́ Chineke gị gọzie gị n’ihe ọ bụla ị na-eme nakwa n’ihe ọ bụla ị na-arụ.+ Abụ Ọma 112:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O kesawo ihe n’ụba; o nyewo ndị ogbenye ihe.+ צ [Sadee]Ezi omume ya ga-adịru mgbe ebighị ebi.+ ק [Kof]A ga-eme ka mpi ya dị elu ma nwee nsọpụrụ.+ Ilu 19:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Onye na-emere onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya amara na-agbazinye Jehova ihe,+ Ọ ga-akwụkwa onye ahụ ụgwọ ihe o mere.+ Ekliziastis 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Zipụ achịcha+ gị n’elu mmiri,+ n’ihi na mgbe ọtụtụ ụbọchị gasịrị ị ga-ahụ ya ọzọ.+
10 Hụ na i nyere ya ihe,+ enwela mwute n’obi gị mgbe ị na-enye ya ihe, n’ihi na ọ bụ nke a ga-eme ka Jehova bụ́ Chineke gị gọzie gị n’ihe ọ bụla ị na-eme nakwa n’ihe ọ bụla ị na-arụ.+
9 O kesawo ihe n’ụba; o nyewo ndị ogbenye ihe.+ צ [Sadee]Ezi omume ya ga-adịru mgbe ebighị ebi.+ ק [Kof]A ga-eme ka mpi ya dị elu ma nwee nsọpụrụ.+
17 Onye na-emere onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya amara na-agbazinye Jehova ihe,+ Ọ ga-akwụkwa onye ahụ ụgwọ ihe o mere.+