Diuterọnọmi 24:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Hụ na i weghachiiri ya ihe ibé ya ozugbo anyanwụ dara,+ ọ ga-eyi uwe ya laba ụra,+ ọ ga-agọzikwa+ gị; ọ ga-abụkwara gị ezi omume n’anya Jehova bụ́ Chineke gị.+ Matiu 25:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Ndị a ga-anwụ ọnwụ ebighị ebi,+ ma ndị ezi omume ga-enweta ndụ ebighị ebi.”+ Ndị Hibru 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na Chineke abụghị onye ajọ omume ichefu ọrụ unu na ịhụnanya unu gosiri maka aha ya,+ ebe unu jewooro ndị nsọ ozi+ ma ka na-eje ozi.
13 Hụ na i weghachiiri ya ihe ibé ya ozugbo anyanwụ dara,+ ọ ga-eyi uwe ya laba ụra,+ ọ ga-agọzikwa+ gị; ọ ga-abụkwara gị ezi omume n’anya Jehova bụ́ Chineke gị.+
10 N’ihi na Chineke abụghị onye ajọ omume ichefu ọrụ unu na ịhụnanya unu gosiri maka aha ya,+ ebe unu jewooro ndị nsọ ozi+ ma ka na-eje ozi.