14 Ka nke a na-eme, otu n’ime ụmụ okorobịa Nebal kọọrọ Abigel, nwunye ya, sị: “Lee! Devid si n’ala ịkpa zite ndị ozi ka ha gọzie nna anyị ukwu, ma ọ kpọrọ ha iyi.+
15 onye ajọ omume ahụ wee weghachi ihe e ji gbaa ibé,+ kwụọ ụgwọ ihe ọ pụnaara mmadụ,+ jeekwa ije n’ụkpụrụ nke ndụ wee ghara ime ihe na-ezighị ezi,+ ọ ga-anọgide na-adị ndụ.+ Ọ gaghị anwụ.
13 N’ihi ihe àmà nke ozi a na-enye, ha na-enye Chineke otuto n’ihi na unu na-erube isi n’ozi ọma banyere Kraịst,+ dị ka unu na-ekwupụta n’ihu ọha na unu na-eme, nakwa n’ihi na unu na-emesapụ aka n’onyinye unu na-enye ha na mmadụ niile;+