2 Ndị Kọrịnt 9:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Onyinye a unu na-enye na-egosi ụdị mmadụ unu bụ, ndị mmadụ ga na-etokwa Chineke n’ihi na unu na-eme ihe unu na-ezisa banyere Kraịst, unu jikwa obi unu niile na-enye, ma ụmụnna ndị ahụ ma mmadụ niile, onyinye.+ 2 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:13 Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!, p. 210-212
13 Onyinye a unu na-enye na-egosi ụdị mmadụ unu bụ, ndị mmadụ ga na-etokwa Chineke n’ihi na unu na-eme ihe unu na-ezisa banyere Kraịst, unu jikwa obi unu niile na-enye, ma ụmụnna ndị ahụ ma mmadụ niile, onyinye.+