2 Ndị Kọrịnt 9:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi ihe àmà nke ozi a na-enye, ha na-enye Chineke otuto n’ihi na unu na-erube isi n’ozi ọma banyere Kraịst,+ dị ka unu na-ekwupụta n’ihu ọha na unu na-eme, nakwa n’ihi na unu na-emesapụ aka n’onyinye unu na-enye ha na mmadụ niile;+ 2 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:13 Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!, p. 210-212
13 N’ihi ihe àmà nke ozi a na-enye, ha na-enye Chineke otuto n’ihi na unu na-erube isi n’ozi ọma banyere Kraịst,+ dị ka unu na-ekwupụta n’ihu ọha na unu na-eme, nakwa n’ihi na unu na-emesapụ aka n’onyinye unu na-enye ha na mmadụ niile;+