1 Samuel 25:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ka ihe a na-eme, otu n’ime ndị na-ejere Nebal ozi kọọrọ Abigel, nwunye Nebal, sị: “Devid si n’ala ịkpa zite ndị ozi ka ha gọzie nna anyị ukwu, ma ọ kparịrị ha.+ 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:14 Ṅomie, p. 76-77, 78-79 Ụlọ Nche,7/1/2009, p. 18-20
14 Ka ihe a na-eme, otu n’ime ndị na-ejere Nebal ozi kọọrọ Abigel, nwunye Nebal, sị: “Devid si n’ala ịkpa zite ndị ozi ka ha gọzie nna anyị ukwu, ma ọ kparịrị ha.+