Diuterọnọmi 6:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ọ ga-abụkwara anyị ezi omume+ ma ọ bụrụ na anyị elezie anya debe iwu a dum n’ihu Jehova bụ́ Chineke anyị, dị nnọọ ka o nyere anyị n’iwu.’+ Abụ Ọma 112:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O kesawo ihe n’ụba; o nyewo ndị ogbenye ihe.+ צ [Sadee]Ezi omume ya ga-adịru mgbe ebighị ebi.+ ק [Kof]A ga-eme ka mpi ya dị elu ma nwee nsọpụrụ.+ Daniel 4:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ya mere, eze, ka ndụmọdụ m dị mma n’anya gị,+ wepụ mmehie gị site n’ime ezi omume,+ wepụkwa ajọ omume gị site n’imere ndị ogbenye ebere.+ Ikekwe, a ga-eme ka ihe gaziere gị ruo ogologo oge.’”+
25 Ọ ga-abụkwara anyị ezi omume+ ma ọ bụrụ na anyị elezie anya debe iwu a dum n’ihu Jehova bụ́ Chineke anyị, dị nnọọ ka o nyere anyị n’iwu.’+
9 O kesawo ihe n’ụba; o nyewo ndị ogbenye ihe.+ צ [Sadee]Ezi omume ya ga-adịru mgbe ebighị ebi.+ ק [Kof]A ga-eme ka mpi ya dị elu ma nwee nsọpụrụ.+
27 Ya mere, eze, ka ndụmọdụ m dị mma n’anya gị,+ wepụ mmehie gị site n’ime ezi omume,+ wepụkwa ajọ omume gị site n’imere ndị ogbenye ebere.+ Ikekwe, a ga-eme ka ihe gaziere gị ruo ogologo oge.’”+