1 Samuel 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Hana wee malite ikpe ekpere,+ sị:“Obi m na-aṅụrị ọṅụ n’ime Jehova,+E buliwo mpi m elu n’ezie n’ime Jehova.+Ọnụ m emeghewo megide ndị iro m,N’ihi na m na-aṅụrị ọṅụ ná nzọpụta nke si n’aka gị.+ Abụ Ọma 75:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “M ga-egbujikwa mpi niile nke ndị ajọ omume.”+A ga-eme ka mpi onye ezi omume dị elu.+ Abụ Ọma 92:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma ị ga-eme ka mpi m dị elu dị ka nke atụ́;+M ga-ete mmanụ ọhụrụ.+
2 Hana wee malite ikpe ekpere,+ sị:“Obi m na-aṅụrị ọṅụ n’ime Jehova,+E buliwo mpi m elu n’ezie n’ime Jehova.+Ọnụ m emeghewo megide ndị iro m,N’ihi na m na-aṅụrị ọṅụ ná nzọpụta nke si n’aka gị.+