-
Zekaraya 1:21Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
21 M wee jụọ, sị: “Gịnị ka ndị a na-abịa ime?”
O wee sị m: “Ha bụ mpi+ mere ka ndị Juda gbasasịa, nke na ọ dịghị onye ọ bụla weliri isi ya elu; ndị nke ọzọ a ga-abịakwa ka ha wee mee ka ha maa jijiji, ka ha wee tipịa mpi nke mba dị iche iche, bụ́ ndị na-ebuli mpi ha elu imegide ala Juda, iji mee ka ha gbasasịa.”+
-