Abụ Ọma 75:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Agwara m ndị nzuzu, sị: “Unu abụla ndị nzuzu,”+Agwakwara m ndị ajọ omume, sị: “Unu ebulila mpi elu.+ Abụ Ọma 110:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jehova ga-anọ n’aka nri gị+Kụọ ndị eze righirighi n’ụbọchị iwe ya.+ Luk 21:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 ha ga-adakwa site n’ihu mma agha, a ga-adọrọkwa ha n’agha laa ná mba niile;+ ndị mba ọzọ ga-azọ Jeruselem ụkwụ, ruo mgbe oge a kara aka+ nke ndị mba ọzọ ga-ezu.
4 Agwara m ndị nzuzu, sị: “Unu abụla ndị nzuzu,”+Agwakwara m ndị ajọ omume, sị: “Unu ebulila mpi elu.+
24 ha ga-adakwa site n’ihu mma agha, a ga-adọrọkwa ha n’agha laa ná mba niile;+ ndị mba ọzọ ga-azọ Jeruselem ụkwụ, ruo mgbe oge a kara aka+ nke ndị mba ọzọ ga-ezu.